2 Ihe E Mere 32:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Ọtụtụ ndị nọ na-ewetara Jehova onyinye+ na Jeruselem, na-ewetakwara Hezekaya eze Juda ihe ndị dị oké ọnụ ahịa.+ O wee dị elu+ n’anya mba niile mgbe nke ahụ gasịrị. Abụ Ọma 68:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Ndị eze ga-ewetara gị onyinye+N’ihi ụlọ nsọ gị nke dị na Jeruselem.+ Abụ Ọma 89:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 A ga na-atụ egwu Chineke n’etiti ìgwè ndị nsọ ndị na-akpachi anya;+Ọ dị ukwuu, bụrụkwa onye a na-atụ egwu karịa ndị niile gbara ya gburugburu.+
23 Ọtụtụ ndị nọ na-ewetara Jehova onyinye+ na Jeruselem, na-ewetakwara Hezekaya eze Juda ihe ndị dị oké ọnụ ahịa.+ O wee dị elu+ n’anya mba niile mgbe nke ahụ gasịrị.
7 A ga na-atụ egwu Chineke n’etiti ìgwè ndị nsọ ndị na-akpachi anya;+Ọ dị ukwuu, bụrụkwa onye a na-atụ egwu karịa ndị niile gbara ya gburugburu.+