2 Samuel 8:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Eze Devid dokwara ihe ndị a nsọ nye Jehova, tinyere ọlaọcha na ọlaedo ndị o doworo nsọ, bụ́ ndị si ná mba niile o meriri,+ Ezra 7:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 nakwa ka e bute ọlaọcha na ọlaedo nke eze na ndị ndụmọdụ ya nyere Chineke Izrel n’afọ ofufo,+ bụ́ onye ebe obibi ya dị na Jeruselem,+ Abụ Ọma 68:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Ndị eze ga-ewetara gị onyinye+N’ihi ụlọ nsọ gị nke dị na Jeruselem.+
11 Eze Devid dokwara ihe ndị a nsọ nye Jehova, tinyere ọlaọcha na ọlaedo ndị o doworo nsọ, bụ́ ndị si ná mba niile o meriri,+
15 nakwa ka e bute ọlaọcha na ọlaedo nke eze na ndị ndụmọdụ ya nyere Chineke Izrel n’afọ ofufo,+ bụ́ onye ebe obibi ya dị na Jeruselem,+