Abụ Ọma 9:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Bụkuonụ Jehova, bụ́ onye bi na Zayọn,+ abụ olu ụtọ;Kọsaanụ ọrụ ya n’etiti ndị dị iche iche.+ Abụ Ọma 76:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ọ bụkwa na Selem ka ụlọ ya dị,+Ebe obibi ya dịkwa na Zayọn.+ Abụ Ọma 135:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ka e si na Zayọn gọzie Jehova,+Bụ́ onye bi na Jeruselem.+Toonụ Jaa!+