1 Samuel 2:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Jehova bụ Onye na-eme ka a daa ogbenye+ na Onye na-eme ka a baa ọgaranya,+Onye na-eweda mmadụ ala nakwa Onye na-ebuli mmadụ elu,+ 1 Ihe E Mere 29:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Jehova wee na-eme ka Sọlọmọn dị nnọọ ukwuu+ n’anya Izrel dum, meekwa ka o nwee ebube nke ọ na-enwebeghị eze ọ bụla chịrị Izrel tupu ya onwe ya nwere ụdị ya.+
7 Jehova bụ Onye na-eme ka a daa ogbenye+ na Onye na-eme ka a baa ọgaranya,+Onye na-eweda mmadụ ala nakwa Onye na-ebuli mmadụ elu,+
25 Jehova wee na-eme ka Sọlọmọn dị nnọọ ukwuu+ n’anya Izrel dum, meekwa ka o nwee ebube nke ọ na-enwebeghị eze ọ bụla chịrị Izrel tupu ya onwe ya nwere ụdị ya.+