Ọnụ Ọgụgụ 30:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 “Otú ọ dị, ọ bụrụ na ọ bụ n’ụlọ di ya ka ọ nọ kwe nkwa ma ọ bụ ṅụọ iyi na o nwere ihe mkpụrụ obi ya ga na-asọ nsọ,+ Abụ Ọma 132:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Otú o si ṅụọrọ Jehova iyi,+Otú o si kwe Dike+ nke Jekọb nkwa, sị:+
10 “Otú ọ dị, ọ bụrụ na ọ bụ n’ụlọ di ya ka ọ nọ kwe nkwa ma ọ bụ ṅụọ iyi na o nwere ihe mkpụrụ obi ya ga na-asọ nsọ,+