2 Samuel 7:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Netan wee gwa eze, sị: “Ihe ọ bụla dị gị n’obi—gaa mee ya,+ n’ihi na Jehova nọnyeere gị.” Abụ Ọma 22:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 M ga-anọ n’ime ọgbakọ dị ukwuu too gị n’ihi ihe i mere;+M ga-emezu nkwa m n’ihu ndị na-atụ egwu ya.+ Abụ Ọma 46:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Jehova nke ụsụụ ndị agha nọnyeere anyị;+Chineke Jekọb bụụrụ anyị ebe dị elu e wusiri ike.+ Sila. Abụ Ọma 61:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 N’ihi ya m ga na-abụku aha gị abụ olu ụtọ ruo mgbe ebighị ebi,+Ka m wee na-emezu nkwa m kwa ụbọchị.+ Abụ Ọma 146:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Obi ụtọ na-adịrị onye nwere Chineke nke Jekọb dị ka onye na-enyere ya aka,+Onye olileanya ya dị n’ebe Jehova bụ́ Chineke ya nọ,+
25 M ga-anọ n’ime ọgbakọ dị ukwuu too gị n’ihi ihe i mere;+M ga-emezu nkwa m n’ihu ndị na-atụ egwu ya.+
8 N’ihi ya m ga na-abụku aha gị abụ olu ụtọ ruo mgbe ebighị ebi,+Ka m wee na-emezu nkwa m kwa ụbọchị.+
5 Obi ụtọ na-adịrị onye nwere Chineke nke Jekọb dị ka onye na-enyere ya aka,+Onye olileanya ya dị n’ebe Jehova bụ́ Chineke ya nọ,+