1 Ndị Eze 8:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 O wee dịrị Devid nna m n’obi iwuru aha Jehova bụ́ Chineke Izrel ụlọ.+ 1 Ihe E Mere 17:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Netan wee sị Devid: “Mee ihe ọ bụla dị gị n’obi,+ n’ihi na ezi Chineke nọnyeere gị.”+ 1 Ihe E Mere 22:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Devid wee gwa Sọlọmọn nwa ya, sị: “Ọ dị m n’obi+ iwuru aha+ Jehova bụ́ Chineke m ụlọ.