2 Ihe E Mere 6:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ma m ga-ahọrọ Jeruselem+ ka aha m dịrị na ya, m ga-ahọrọkwa Devid ka ọ bụrụ onyeisi nke ndị m bụ́ Izrel.’+ Abụ Ọma 87:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Jehova hụrụ ọnụ ụzọ ámá niile nke Zayọn n’anya+Karịa ụlọikwuu niile nke Jekọb.+ Abụ Ọma 100:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Jirinụ ekele bata n’ọnụ ụzọ ámá ya,+Jirikwanụ otuto bata n’ogige ya.+Keleenụ ya, gọzienụ aha ya.+
6 Ma m ga-ahọrọ Jeruselem+ ka aha m dịrị na ya, m ga-ahọrọkwa Devid ka ọ bụrụ onyeisi nke ndị m bụ́ Izrel.’+