Abụ Ọma 48:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Chineke, anyị echebarawo obiọma* gị echiche+N’ime ụlọ nsọ gị.+ Abụ Ọma 63:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 N’ihi ya, ahụwo m gị n’ebe nsọ,+Mgbe m hụrụ ike gị na ebube gị.+ Abụ Ọma 134:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 134 Gọzienụ Jehova,+Unu niile bụ́ ndị ohu Jehova,+Unu ndị na-eguzo n’ụlọ Jehova n’abalị.+ Abụ Ọma 135:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Unu ndị na-eguzo n’ụlọ Jehova,+N’ogige ụlọ Chineke anyị.+