Abụ Ọma 112:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 112 Toonụ Jaa!+ א [Alef]Obi ụtọ na-adịrị onye na-atụ egwu Jehova,+ ב [Bet]Bụ́ onye ihe o nyere n’iwu+ na-atọ ụtọ nke ukwuu.+ Mkpughe 19:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Mgbe ihe ndị a gasịrị, anụrụ m ihe dị ka oké olu nke oké ìgwè mmadụ n’eluigwe.+ Ha sịrị: “Toonụ Jaa!+ Ọ bụ Chineke anyị nwe+ nzọpụta+ na otuto na ike,
112 Toonụ Jaa!+ א [Alef]Obi ụtọ na-adịrị onye na-atụ egwu Jehova,+ ב [Bet]Bụ́ onye ihe o nyere n’iwu+ na-atọ ụtọ nke ukwuu.+
19 Mgbe ihe ndị a gasịrị, anụrụ m ihe dị ka oké olu nke oké ìgwè mmadụ n’eluigwe.+ Ha sịrị: “Toonụ Jaa!+ Ọ bụ Chineke anyị nwe+ nzọpụta+ na otuto na ike,