Aịzaya 60:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Anyanwụ gị agaghịzi ada ada. Ọnwa gị agaghịzi ala ala,N’ihi na Jehova ga-aghọrọ gị ìhè na-adịru mgbe ebighị ebi.+ Ị ga-akwụsịkwa iru uju.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 60:20 Mmezu Mkpughe, p. 309-310 Ụlọ Nche,7/1/2002, p. 18 Amụma Aịsaịa II, p. 318-319
20 Anyanwụ gị agaghịzi ada ada. Ọnwa gị agaghịzi ala ala,N’ihi na Jehova ga-aghọrọ gị ìhè na-adịru mgbe ebighị ebi.+ Ị ga-akwụsịkwa iru uju.+