Diuterọnọmi 29:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Jehova agaghị achọ ịgbaghara ya,+ kama iwe+ na ekworo+ Jehova ga-adị ọkụ megide onye ahụ,+ ọbụbụ ọnụ dum e dere n’akwụkwọ+ a ga-adakwasị ya, Jehova ga-ehichapụkwa aha ya n’okpuru eluigwe. Abụ Ọma 95:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 N’ihi na ya onwe ya bụ Chineke anyị, anyị bụ ndị ọ na-azụ n’ebe ịta nri ya, bụrụkwa atụrụ ndị aka ya na-elekọta.+Taa, ọ bụrụ na unu egee ntị n’olu ya,+ Abụ Ọma 100:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Maranụ na Jehova bụ Chineke.+Ọ bụ ya kere anyị, ọ bụghị anyị kere onwe anyị.+Anyị bụ ndị ya, bụrụkwa atụrụ ndị ọ na-azụ n’ebe ịta nri ya.+
20 Jehova agaghị achọ ịgbaghara ya,+ kama iwe+ na ekworo+ Jehova ga-adị ọkụ megide onye ahụ,+ ọbụbụ ọnụ dum e dere n’akwụkwọ+ a ga-adakwasị ya, Jehova ga-ehichapụkwa aha ya n’okpuru eluigwe.
7 N’ihi na ya onwe ya bụ Chineke anyị, anyị bụ ndị ọ na-azụ n’ebe ịta nri ya, bụrụkwa atụrụ ndị aka ya na-elekọta.+Taa, ọ bụrụ na unu egee ntị n’olu ya,+ Abụ Ọma 100:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Maranụ na Jehova bụ Chineke.+Ọ bụ ya kere anyị, ọ bụghị anyị kere onwe anyị.+Anyị bụ ndị ya, bụrụkwa atụrụ ndị ọ na-azụ n’ebe ịta nri ya.+
3 Maranụ na Jehova bụ Chineke.+Ọ bụ ya kere anyị, ọ bụghị anyị kere onwe anyị.+Anyị bụ ndị ya, bụrụkwa atụrụ ndị ọ na-azụ n’ebe ịta nri ya.+