Ọpụpụ 34:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 N’ihi na ị gaghị akpọrọ chi ọzọ isiala,+ n’ihi na Jehova, onye aha ya bụ Ekworo, ya onwe ya bụ Chineke ekworo;+ Abụ Ọma 79:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Jehova, ruo ole mgbe ka ị ga na-ewe oké iwe? Ọ̀ bụ ruo mgbe ebighị ebi?+Ruo ole mgbe ka iwe gị ga na-enwu dị ka ọkụ?+ Ezikiel 23:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 M ga-awụsa gị iwe m,+ ha ga-ejikwa ọnụma mee gị ihe.+ Ha ga-ebepụ gị imi na ntị. A ga-ejikwa mma agha gbuo ndị gị fọrọ afọ. Ha ga-akpọrọ+ ụmụ gị ndị ikom na ụmụ gị ndị inyom.+ Ọkụ ga-erepịakwa ndị gị fọrọ afọ.+
14 N’ihi na ị gaghị akpọrọ chi ọzọ isiala,+ n’ihi na Jehova, onye aha ya bụ Ekworo, ya onwe ya bụ Chineke ekworo;+
5 Jehova, ruo ole mgbe ka ị ga na-ewe oké iwe? Ọ̀ bụ ruo mgbe ebighị ebi?+Ruo ole mgbe ka iwe gị ga na-enwu dị ka ọkụ?+
25 M ga-awụsa gị iwe m,+ ha ga-ejikwa ọnụma mee gị ihe.+ Ha ga-ebepụ gị imi na ntị. A ga-ejikwa mma agha gbuo ndị gị fọrọ afọ. Ha ga-akpọrọ+ ụmụ gị ndị ikom na ụmụ gị ndị inyom.+ Ọkụ ga-erepịakwa ndị gị fọrọ afọ.+