Hosia 2:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Agaghị m emere ụmụ ya ebere,+ n’ihi na ha bụ ụmụ a kwatara n’iko.+ Ndị Galeshia 4:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Ma Hega nke a pụtara Saịnaị,+ bụ́ ugwu dị n’Arebia, o kwekọkwara na Jeruselem nke oge a, n’ihi na ya na ụmụ ya nọ n’ohu.+
25 Ma Hega nke a pụtara Saịnaị,+ bụ́ ugwu dị n’Arebia, o kwekọkwara na Jeruselem nke oge a, n’ihi na ya na ụmụ ya nọ n’ohu.+