Jeremaya 13:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 M ga-akụpịa ha, otu onye n’ahụ́ ibe ya, ma ndị bụ́ nna ma ụmụ ha n’otu mgbe,”+ ka Jehova kwuru. “Agaghị m enwe ọmịiko, agaghịkwa m enwe mwute ọ bụla, agaghịkwa m eme ebere wee ghara ịla ha n’iyi.”’+ Ezikiel 9:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ma anya m agaghị eme ebere,+ agaghịkwa m enwe ọmịiko.+ M ga-eme ka ha jiri isi ha buru ihe ha metara.”+ Ndị Rom 9:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ya mere, onye ọ chọrọ ka ọ na-emere ebere,+ ma onye ọ chọrọ ka ọ na-ahapụ ka o kwesie olu ike.+
14 M ga-akụpịa ha, otu onye n’ahụ́ ibe ya, ma ndị bụ́ nna ma ụmụ ha n’otu mgbe,”+ ka Jehova kwuru. “Agaghị m enwe ọmịiko, agaghịkwa m enwe mwute ọ bụla, agaghịkwa m eme ebere wee ghara ịla ha n’iyi.”’+
10 Ma anya m agaghị eme ebere,+ agaghịkwa m enwe ọmịiko.+ M ga-eme ka ha jiri isi ha buru ihe ha metara.”+