23 mgbe ahụ, gị onwe gị nọrọ n’eluigwe nụrụ,+ meekwa ihe+ ma kpee ndị ohu gị ikpe iji kwụọ onye ajọ omume ụgwọ ọrụ ya site n’ime ka o buru ihe o metara+ nakwa site n’ịkpọ onye ezi omume onye ezi omume+ site n’ịkwụ ya ụgwọ dị ka ezi omume ya si dị.+
21 “‘“Ma ndị ahụ obi ha na-agbaso ihe arụ ha na ihe ha ndị jọgburu onwe ha,+ m ga-eme ka ha jiri isi ha buru ihe ha metara,” ka Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru.’”+