Ezikiel 9:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ma anya m agaghị eme ebere,+ agaghịkwa m enwe ọmịiko.+ M ga-eme ka ha jiri isi ha buru ihe ha metara.”+ Ezikiel 22:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 N’ihi ya, m ga-awụkwasị ha ọnụma m.+ M ga-eji ọkụ nke oké iwe m kpochapụ ha.+ M ga-eme ka ha jiri isi ha buru ihe ha metara,’+ ka Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru.”
10 Ma anya m agaghị eme ebere,+ agaghịkwa m enwe ọmịiko.+ M ga-eme ka ha jiri isi ha buru ihe ha metara.”+
31 N’ihi ya, m ga-awụkwasị ha ọnụma m.+ M ga-eji ọkụ nke oké iwe m kpochapụ ha.+ M ga-eme ka ha jiri isi ha buru ihe ha metara,’+ ka Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru.”