Aịzaya 26:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 “Ndị m, gaanụ banye n’ọnụ ụlọ unu dị n’ime, mechiekwanụ ọnụ ụzọ mgbe unu banyesịrị.+ Zoonụ ruo nwa mgbe nta, ruo mgbe oké iwe gafere.+
20 “Ndị m, gaanụ banye n’ọnụ ụlọ unu dị n’ime, mechiekwanụ ọnụ ụzọ mgbe unu banyesịrị.+ Zoonụ ruo nwa mgbe nta, ruo mgbe oké iwe gafere.+