Diuterọnọmi 25:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 “Ọ bụrụ na mmadụ abụọ esee okwu,+ ha ewee bịa ka e kpeere ha ikpe,+ a ga-ekpere ha ikpe ma kwuo na onye ezi omume bụ onye ezi omume, kwuokwa na onye ajọ omume bụ onye ajọ omume.+ Abụ Ọma 33:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ọ hụrụ ezi omume na ikpe ziri ezi n’anya.+Ụwa jupụtara n’obiọma Jehova.+
25 “Ọ bụrụ na mmadụ abụọ esee okwu,+ ha ewee bịa ka e kpeere ha ikpe,+ a ga-ekpere ha ikpe ma kwuo na onye ezi omume bụ onye ezi omume, kwuokwa na onye ajọ omume bụ onye ajọ omume.+