6 O wee gwa ndị ikpe ahụ, sị: “Lezienụ anya n’ihe unu na-eme,+ n’ihi na ọ bụghị mmadụ ka unu na-ekpere ikpe kama ọ bụ Jehova;+ ọ nọnyekwaara unu n’ikpe ikpe.+
15 Onye ọ bụla nke na-ekwu na onye ajọ omume bụ onye ezi omume+ nakwa onye ọ bụla nke na-ekwu na onye ezi omume bụ onye ajọ omume+—ọbụna ha abụọ bụ ihe arụ n’anya Jehova.+