21 Ya mere, nke a bụ ihe Jehova kwuru: “Lee, m na-edebere ndị a ihe ga-eme ka ha sụọ ngọngọ,+ ọ ga-emekwa ka ha sụọ ngọngọ, ma ndị bụ́ nna ma ụmụ ha; mmadụ na onye agbata obi ya ga-ala n’iyi.”+
10 “‘“Ya mere, ndị bụ́ nna ga-eri ụmụ ha n’ime gị,+ ụmụ ga-erikwa ndị nna ha, m ga-eme ihe e kpere n’ikpe n’ime gị, chụsasịakwa ndị gị niile fọdụrụnụ ebe niile.”’*+