Ọpụpụ 19:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ugwu Saịnaị dum wee na-akwụ anwụrụ ọkụ,+ n’ihi na Jehova ji ọkụ gbadata na ya;+ anwụrụ ọkụ si na ya wee na-akwụgo dị ka anwụrụ ọkụ si n’ekwú ọkụ,+ ugwu ahụ dum nọkwa na-ama jijiji nke ukwuu.+ Ndị Hibru 12:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 N’ihi na unu abịarubeghị nso n’ihe ahụ nke a pụrụ imetụ aka,+ nke a mụnyekwara ọkụ,+ na ígwé ojii na oké ọchịchịrị na oké ifufe,+
18 Ugwu Saịnaị dum wee na-akwụ anwụrụ ọkụ,+ n’ihi na Jehova ji ọkụ gbadata na ya;+ anwụrụ ọkụ si na ya wee na-akwụgo dị ka anwụrụ ọkụ si n’ekwú ọkụ,+ ugwu ahụ dum nọkwa na-ama jijiji nke ukwuu.+
18 N’ihi na unu abịarubeghị nso n’ihe ahụ nke a pụrụ imetụ aka,+ nke a mụnyekwara ọkụ,+ na ígwé ojii na oké ọchịchịrị na oké ifufe,+