Aịzaya 57:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 “Ma unu onwe unu, bịanụ ebe a,+ unu ụmụ nke nwaanyị na-akọ ọdịnihu,+ mkpụrụ nke onye na-akwa iko na mkpụrụ nke nwaanyị na-agba akwụna:+ Jọn 8:41 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 41 Unu na-arụ ọrụ nna unu.” Ha wee sị ya: “Anyị abụghị ndị a kwatara n’iko; anyị nwere otu Nna,+ ya bụ, Chineke.”
3 “Ma unu onwe unu, bịanụ ebe a,+ unu ụmụ nke nwaanyị na-akọ ọdịnihu,+ mkpụrụ nke onye na-akwa iko na mkpụrụ nke nwaanyị na-agba akwụna:+
41 Unu na-arụ ọrụ nna unu.” Ha wee sị ya: “Anyị abụghị ndị a kwatara n’iko; anyị nwere otu Nna,+ ya bụ, Chineke.”