Ndị Hibru 3:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 N’ihi nke a, dị ka mmụọ nsọ+ kwuru, sị: “Taa, ọ bụrụ na unu egee ntị n’olu ya,+ Ndị Hibru 4:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 ọ kara otu ụbọchị akara ọzọ site n’ikwu mgbe ogologo oge dị anya gasịrị n’abụ ọma Devid, sị, “Taa”; dị nnọọ ka e kwuworo, sị: “Taa, ọ bụrụ na unu egee ntị n’olu ya,+ unu akpọchila obi unu.”+
7 ọ kara otu ụbọchị akara ọzọ site n’ikwu mgbe ogologo oge dị anya gasịrị n’abụ ọma Devid, sị, “Taa”; dị nnọọ ka e kwuworo, sị: “Taa, ọ bụrụ na unu egee ntị n’olu ya,+ unu akpọchila obi unu.”+