Ndị Hibru 4:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 N’ihi ya, mgbe ogologo oge gachara, Chineke kwuru n’abụ ọma Devid otú e kwuburu ya, sị, “Taa, ọ bụrụ na unu egee ntị n’olu ya, unu akpọchila obi unu.”+ O si otú a wepụtaghachi ụbọchị a kpọrọ “Taa.” Ndị Hibru Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 4:7 Ụlọ Nche,7/15/1998, p. 17-18
7 N’ihi ya, mgbe ogologo oge gachara, Chineke kwuru n’abụ ọma Devid otú e kwuburu ya, sị, “Taa, ọ bụrụ na unu egee ntị n’olu ya, unu akpọchila obi unu.”+ O si otú a wepụtaghachi ụbọchị a kpọrọ “Taa.”