Abụ Ọma 95:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 N’ihi na ya onwe ya bụ Chineke anyị, anyị bụ ndị ọ na-azụ n’ebe ịta nri ya, bụrụkwa atụrụ ndị aka ya na-elekọta.+Taa, ọ bụrụ na unu egee ntị n’olu ya,+
7 N’ihi na ya onwe ya bụ Chineke anyị, anyị bụ ndị ọ na-azụ n’ebe ịta nri ya, bụrụkwa atụrụ ndị aka ya na-elekọta.+Taa, ọ bụrụ na unu egee ntị n’olu ya,+