Abụ Ọma 103:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ọ gaghị eburu ihe ọjọọ mmadụ mere n’obi mgbe niile,+Ọ gaghịkwa na-ewe iwe ruo mgbe ebighị ebi.+