Abụ Ọma 30:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 N’ihi na ọ bụ ruo nwa oge ka ọ na-eweso mmadụ iwe,+Ọ na-emere mmadụ amara n’oge ndụ ya niile.+Ịkwa ákwá pụrụ ịdị n’anyasị,+ ma o ruo n’ụtụtụ, e nwee mkpu ọṅụ.+ Jeremaya 33:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 M ga-asachapụ ha njehie niile ha jehiere megide m,+ m ga-agbaghara ha njehie niile ha jehiere megide m nakwa iwu m ha mebiri.+ Jeremaya 50:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 “N’ụbọchị ndị ahụ nakwa n’oge ahụ,”+ ka Jehova kwuru, “a ga-achọ njehie Izrel,+ ma ọ gaghị adị; a ga-achọkwa mmehie Juda,+ ma a gaghị ahụ ya, n’ihi na m ga-agbaghara ndị m hapụrụ ka ha fọdụ.”+
5 N’ihi na ọ bụ ruo nwa oge ka ọ na-eweso mmadụ iwe,+Ọ na-emere mmadụ amara n’oge ndụ ya niile.+Ịkwa ákwá pụrụ ịdị n’anyasị,+ ma o ruo n’ụtụtụ, e nwee mkpu ọṅụ.+
8 M ga-asachapụ ha njehie niile ha jehiere megide m,+ m ga-agbaghara ha njehie niile ha jehiere megide m nakwa iwu m ha mebiri.+
20 “N’ụbọchị ndị ahụ nakwa n’oge ahụ,”+ ka Jehova kwuru, “a ga-achọ njehie Izrel,+ ma ọ gaghị adị; a ga-achọkwa mmehie Juda,+ ma a gaghị ahụ ya, n’ihi na m ga-agbaghara ndị m hapụrụ ka ha fọdụ.”+