Aịzaya 44:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 M ga-ehichapụ mmebi iwu gị dị ka à ga-asị na e ji ígwé ojii kpuchie ya,+ hichapụkwa mmehie gị dị ka à ga-asị na e ji ígwé ojii kpuchie ya. Laghachikwute m,+ n’ihi na m ga-agbapụta gị.+
22 M ga-ehichapụ mmebi iwu gị dị ka à ga-asị na e ji ígwé ojii kpuchie ya,+ hichapụkwa mmehie gị dị ka à ga-asị na e ji ígwé ojii kpuchie ya. Laghachikwute m,+ n’ihi na m ga-agbapụta gị.+