Ọpụpụ 15:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Jehova, ònye n’ime chi niile dị ka gị?+Ònye dị ka gị, gị onye dị nsọ nke ukwuu?+Onye a ga-eji abụ otuto+ tụọ egwu ya,+ Onye na-eme ihe dị ịtụnanya.+ Aịzaya 12:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Unu ga-asịkwa n’ụbọchị ahụ: “Keleenụ+ Jehova! Kpọkuonụ aha ya.+ Meenụ ka a mara ọrụ ya n’etiti ndị dị iche iche.+ Kpọsaanụ na aha ya dị elu.+
11 Jehova, ònye n’ime chi niile dị ka gị?+Ònye dị ka gị, gị onye dị nsọ nke ukwuu?+Onye a ga-eji abụ otuto+ tụọ egwu ya,+ Onye na-eme ihe dị ịtụnanya.+
4 Unu ga-asịkwa n’ụbọchị ahụ: “Keleenụ+ Jehova! Kpọkuonụ aha ya.+ Meenụ ka a mara ọrụ ya n’etiti ndị dị iche iche.+ Kpọsaanụ na aha ya dị elu.+