2 Ndị Eze 23:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 O sikwa n’ụlọ Jehova bupụta ogwe osisi ahụ dị nsọ,+ buga ya ná mpụga Jeruselem, na ndagwurugwu Kidrọn, wee suo ya ọkụ+ na ndagwurugwu Kidrọn, gweriekwa ya ka ọ ghọọ ntụ ma wụfuo ya n’ebe a na-eli+ ndị nkịtị.
6 O sikwa n’ụlọ Jehova bupụta ogwe osisi ahụ dị nsọ,+ buga ya ná mpụga Jeruselem, na ndagwurugwu Kidrọn, wee suo ya ọkụ+ na ndagwurugwu Kidrọn, gweriekwa ya ka ọ ghọọ ntụ ma wụfuo ya n’ebe a na-eli+ ndị nkịtị.