26“‘Unu emerela onwe unu chi na-abaghị uru,+ unu eguzobekwarala onwe unu ihe oyiyi a pịrị apị+ ma ọ bụ ogidi nsọ, unu edebela nkume a tụrụ ihe oyiyi na ya+ n’ala unu ka unu na-akpọ isiala n’ihu ya;+ n’ihi na abụ m Jehova bụ́ Chineke unu.
3 o wee gaa fee chi ọzọ ma kpọọrọ ha isiala, ma ọ bụ kpọọrọ anyanwụ ma ọ bụ ọnwa ma ọ bụ ìgwè ihe niile dị n’eluigwe isiala,+ bụ́ ihe m na-enyeghị n’iwu,+
15 “‘Onye a bụrụ ọnụ ka onye ahụ bụ nke mere ihe oyiyi a pịrị apị+ ma ọ bụ ihe oyiyi a wụrụ awụ,+ bụ́ ihe arụ n’anya Jehova,+ ọrụ aka nke onye na-eji osisi na ígwè arụ ọrụ,+ onye debewokwara ya n’ebe zoro ezo.’ (Mmadụ niile ga-aza, sị, ‘Amen!’)+
4 O wee nyeghachi nne ya ọlaọcha ahụ, nne ya wee were narị mkpụrụ ego ọlaọcha abụọ nye onye na-eji ọlaọcha akpụ ihe.+ O wee mee ihe oyiyi a pịrị apị+ na ihe oyiyi a wụrụ awụ;+ o wee dịrị n’ụlọ Maịka.
18 Ha wee banye n’ụlọ Maịka, buru ihe oyiyi ahụ a pịrị apị, efọd na terafim ahụ na ihe oyiyi ahụ a wụrụ awụ.+ Onye nchụàjà+ ahụ wee sị ha: “Gịnị ka unu na-eme?”