1 Timoti 1:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 ndị na-akwa iko,+ ndị nwoke na-edina ndị nwoke, ndị na-atọrọ mmadụ, ndị ụgha, ndị na-aṅụ iyi ụgha,+ na ihe ọ bụla ọzọ nke na-emegide+ ozizi nke na-enye ezi ndụ,+ 2 Timoti 1:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Jidesie ụkpụrụ nke okwu na-enye ezi ndụ+ ike bụ́ nke ị nụrụ n’ọnụ m, ya na okwukwe na ịhụnanya ndị dị n’ime Kraịst Jizọs.+
10 ndị na-akwa iko,+ ndị nwoke na-edina ndị nwoke, ndị na-atọrọ mmadụ, ndị ụgha, ndị na-aṅụ iyi ụgha,+ na ihe ọ bụla ọzọ nke na-emegide+ ozizi nke na-enye ezi ndụ,+
13 Jidesie ụkpụrụ nke okwu na-enye ezi ndụ+ ike bụ́ nke ị nụrụ n’ọnụ m, ya na okwukwe na ịhụnanya ndị dị n’ime Kraịst Jizọs.+