Ọrụ Ndịozi 5:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ma Pita sịrị: “Ananayas, gịnị mere Setan+ ji mee ka obi sie gị ike ịghara mmụọ nsọ+ ụgha+ na izochi ụfọdụ n’ime ihe unu retara ala ahụ? Ndị Rom 1:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 ndị na-enweghị nghọta,+ ndị na-emebi nkwekọrịta,+ ndị na-enweghị obi mmadụ,+ ndị na-adịghị eme ebere.+
3 Ma Pita sịrị: “Ananayas, gịnị mere Setan+ ji mee ka obi sie gị ike ịghara mmụọ nsọ+ ụgha+ na izochi ụfọdụ n’ime ihe unu retara ala ahụ?
31 ndị na-enweghị nghọta,+ ndị na-emebi nkwekọrịta,+ ndị na-enweghị obi mmadụ,+ ndị na-adịghị eme ebere.+