1 Timoti 4:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Na-elezi onwe gị+ na ozizi gị+ anya mgbe niile. Nọgide n’ihe ndị a, n’ihi na site n’ime otú a, ị ga-azọpụta onwe gị, zọpụtakwa ndị na-ege gị ntị.+ 1 Timoti 6:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ọ bụrụ na onye ọ bụla na-ezi ozizi dị iche,+ ọ bụrụkwa na onye ahụ adịghị ekwere okwu na-enye ezi ndụ,+ bụ́ okwu Onyenwe anyị Jizọs Kraịst, ma ọ bụ ozizi ahụ nke kwekọrọ ná nsọpụrụ Chineke,+ Jems 3:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ụmụnna m, ọ bụghị ọtụtụ n’ime unu kwesịrị ịbụ ndị ozizi,+ ebe anyị maara na anyị ga-anata ikpe ka ukwuu.+
16 Na-elezi onwe gị+ na ozizi gị+ anya mgbe niile. Nọgide n’ihe ndị a, n’ihi na site n’ime otú a, ị ga-azọpụta onwe gị, zọpụtakwa ndị na-ege gị ntị.+
3 Ọ bụrụ na onye ọ bụla na-ezi ozizi dị iche,+ ọ bụrụkwa na onye ahụ adịghị ekwere okwu na-enye ezi ndụ,+ bụ́ okwu Onyenwe anyị Jizọs Kraịst, ma ọ bụ ozizi ahụ nke kwekọrọ ná nsọpụrụ Chineke,+
3 Ụmụnna m, ọ bụghị ọtụtụ n’ime unu kwesịrị ịbụ ndị ozizi,+ ebe anyị maara na anyị ga-anata ikpe ka ukwuu.+