2 Timoti 4:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 kwusaa okwu Chineke,+ jiri ịnụ ọkụ n’obi na-ekwusa ya n’oge dị mma,+ n’oge nsogbu,+ jiri ogologo ntachi obi+ niile na nkà izi ihe dọọ aka ná ntị,+ baa mba, gbaakwa ndị mmadụ ume. Taịtọs 2:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ma, gị onwe gị, nọgide na-ekwu ihe ndị kwesịrị ozizi na-enye ezi ndụ.+
2 kwusaa okwu Chineke,+ jiri ịnụ ọkụ n’obi na-ekwusa ya n’oge dị mma,+ n’oge nsogbu,+ jiri ogologo ntachi obi+ niile na nkà izi ihe dọọ aka ná ntị,+ baa mba, gbaakwa ndị mmadụ ume.