1 Timoti 5:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Na-adọ ndị na-eme mmehie+ aka ná ntị+ n’ihu mmadụ niile, ka ndị ọzọ wee tụọkwa egwu.+ Taịtọs 1:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 onye jidesiri okwu ahụ nke kwesịrị ntụkwasị obi ike n’ihe banyere otú o si eji nkà ezi ihe,+ ka o wee nwee ike iji ozizi na-enye ezi ndụ+ na-adụsi ndị mmadụ ọdụ ike, na-adọkwa ndị na-ekwu okwu nke na-emegide okwu ahụ na-enye ezi ndụ aka ná ntị.+ Taịtọs 1:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Àmà nke a bụ eziokwu. Na-adọsi ha aka ná ntị ike+ n’ihi ihe a, ka ha wee nọgidesie ike+ n’okwukwe, Taịtọs 2:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Jiri ikike zuru ezu nke inye iwu na-ekwu ihe ndị a, na-adụsikwa ọdụ ike ma na-adọ aka ná ntị.+ Ekwela ka onye ọ bụla leda gị anya.+
9 onye jidesiri okwu ahụ nke kwesịrị ntụkwasị obi ike n’ihe banyere otú o si eji nkà ezi ihe,+ ka o wee nwee ike iji ozizi na-enye ezi ndụ+ na-adụsi ndị mmadụ ọdụ ike, na-adọkwa ndị na-ekwu okwu nke na-emegide okwu ahụ na-enye ezi ndụ aka ná ntị.+
13 Àmà nke a bụ eziokwu. Na-adọsi ha aka ná ntị ike+ n’ihi ihe a, ka ha wee nọgidesie ike+ n’okwukwe,
15 Jiri ikike zuru ezu nke inye iwu na-ekwu ihe ndị a, na-adụsikwa ọdụ ike ma na-adọ aka ná ntị.+ Ekwela ka onye ọ bụla leda gị anya.+