Matiu 25:45 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 45 Mgbe ahụ, ọ ga-aza ha, sị, ‘N’ezie, ana m asị unu, Ebe unu na-emeghịrị ya otu n’ime ndị a kasị nta,+ unu emeghịrị+ m ya.’+
45 Mgbe ahụ, ọ ga-aza ha, sị, ‘N’ezie, ana m asị unu, Ebe unu na-emeghịrị ya otu n’ime ndị a kasị nta,+ unu emeghịrị+ m ya.’+