Ndị Ikpe 5:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 A na-anụ olu ụfọdụ n’ime ndị na-enye anụmanụ mmiri n’ebe ndị a na-eseta mmiri,+N’ebe ahụ ka ha malitere ịkọ ọrụ ezi omume Jehova,+Ọrụ ezi omume nke ndị ya bi n’obodo a na-agbaghị ogige n’Izrel.Ọ bụ mgbe ahụ ka ndị Jehova gbadara n’ọnụ ụzọ ámá. Abụ Ọma 71:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ọnụ m ga-akọ ezi omume gị,+Kọọkwa nzọpụta gị ogologo ụbọchị dum,+N’ihi na amaghị m ole ha dị.+ Ndị Rom 3:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Chineke wepụtara ya dị ka àjà ime udo;+ udo a na-abịa site n’inwe okwukwe n’ọbara ya.+ Nke a bụ iji gosi ezi omume nke ya, n’ihi na ọ na-agbaghara mmehie+ ndị e mere n’oge gara aga mgbe Chineke nọ na-enwe ndidi;+
11 A na-anụ olu ụfọdụ n’ime ndị na-enye anụmanụ mmiri n’ebe ndị a na-eseta mmiri,+N’ebe ahụ ka ha malitere ịkọ ọrụ ezi omume Jehova,+Ọrụ ezi omume nke ndị ya bi n’obodo a na-agbaghị ogige n’Izrel.Ọ bụ mgbe ahụ ka ndị Jehova gbadara n’ọnụ ụzọ ámá.
25 Chineke wepụtara ya dị ka àjà ime udo;+ udo a na-abịa site n’inwe okwukwe n’ọbara ya.+ Nke a bụ iji gosi ezi omume nke ya, n’ihi na ọ na-agbaghara mmehie+ ndị e mere n’oge gara aga mgbe Chineke nọ na-enwe ndidi;+