Diuterọnọmi 9:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 “Cheta: Echefula otú i si kpasuo Jehova bụ́ Chineke gị iwe n’ala ịkpa.+ Malite n’ụbọchị i si n’ala Ijipt pụọ ruo mgbe unu bịarutere ebe a, unu anọwo na-enupụrụ Jehova isi site n’àgwà unu na-akpaso ya.+ Ndị Efesọs 2:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ya mere, burunụ n’uche na n’oge gara aga unu bụ ndị mba ọzọ n’anụ ahụ́;+ ndị e ji aka “bie úgwù” n’anụ ahụ́ na-akpọ unu ndị “a na-ebighị úgwù”+—
7 “Cheta: Echefula otú i si kpasuo Jehova bụ́ Chineke gị iwe n’ala ịkpa.+ Malite n’ụbọchị i si n’ala Ijipt pụọ ruo mgbe unu bịarutere ebe a, unu anọwo na-enupụrụ Jehova isi site n’àgwà unu na-akpaso ya.+
11 Ya mere, burunụ n’uche na n’oge gara aga unu bụ ndị mba ọzọ n’anụ ahụ́;+ ndị e ji aka “bie úgwù” n’anụ ahụ́ na-akpọ unu ndị “a na-ebighị úgwù”+—