1 Samuel 28:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Sọl wee jigharịa ejiji+ wee yiri uwe ọzọ gawa, ya na ndị ikom abụọ so ya; ha wee bịakwute nwaanyị ahụ n’abalị.+ O wee sị: “Biko, jiri mgbaasị gị gbaara m afa,+ kpọpụtara m onye m ga-akpọrọ gị aha ya.” 2 Samuel 14:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Joab wee ziga ozi na Tekoa+ ma si n’ebe ahụ kpọta otu nwaanyị maara ihe+ wee sị ya: “Biko, ruwe uju, yirikwa uwe iru uju, etekwala mmanụ;+ dịrịkwa ka nwaanyị nke nọworo na-eruru onye nwụrụ anwụ uju ọtụtụ ụbọchị.+ 1 Ndị Eze 22:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Eze Izrel wee sị Jehọshafat: “M ga-ejigharị ejiji wee banye n’ọgbọ agha,+ ma gị onwe gị, yiri uwe gị.”+ Eze Izrel wee jigharịa ejiji+ banye n’ọgbọ agha.+
8 Sọl wee jigharịa ejiji+ wee yiri uwe ọzọ gawa, ya na ndị ikom abụọ so ya; ha wee bịakwute nwaanyị ahụ n’abalị.+ O wee sị: “Biko, jiri mgbaasị gị gbaara m afa,+ kpọpụtara m onye m ga-akpọrọ gị aha ya.”
2 Joab wee ziga ozi na Tekoa+ ma si n’ebe ahụ kpọta otu nwaanyị maara ihe+ wee sị ya: “Biko, ruwe uju, yirikwa uwe iru uju, etekwala mmanụ;+ dịrịkwa ka nwaanyị nke nọworo na-eruru onye nwụrụ anwụ uju ọtụtụ ụbọchị.+
30 Eze Izrel wee sị Jehọshafat: “M ga-ejigharị ejiji wee banye n’ọgbọ agha,+ ma gị onwe gị, yiri uwe gị.”+ Eze Izrel wee jigharịa ejiji+ banye n’ọgbọ agha.+