2 Samuel 20:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Otu nwaanyị maara ihe+ wee si n’obodo ahụ malite iti mkpu, sị: “Geenụ ntị, geenụ ntị! Biko, gwanụ Joab, sị, ‘Bịa nso n’ebe a ka m gwa gị okwu.’”
16 Otu nwaanyị maara ihe+ wee si n’obodo ahụ malite iti mkpu, sị: “Geenụ ntị, geenụ ntị! Biko, gwanụ Joab, sị, ‘Bịa nso n’ebe a ka m gwa gị okwu.’”