1 Samuel 25:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Aha nwoke ahụ bụ Nebal,+ aha nwunye ya bụ Abigel.+ Nwunye ya nwere ezi uche,+ maakwa mma ile anya, ma di ya dị aka ike, na-akpakwa agwa ọjọọ;+ ọ bụ onye Keleb.+ 2 Samuel 14:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Joab wee ziga ozi na Tekoa+ ma si n’ebe ahụ kpọta otu nwaanyị maara ihe+ wee sị ya: “Biko, ruwe uju, yirikwa uwe iru uju, etekwala mmanụ;+ dịrịkwa ka nwaanyị nke nọworo na-eruru onye nwụrụ anwụ uju ọtụtụ ụbọchị.+
3 Aha nwoke ahụ bụ Nebal,+ aha nwunye ya bụ Abigel.+ Nwunye ya nwere ezi uche,+ maakwa mma ile anya, ma di ya dị aka ike, na-akpakwa agwa ọjọọ;+ ọ bụ onye Keleb.+
2 Joab wee ziga ozi na Tekoa+ ma si n’ebe ahụ kpọta otu nwaanyị maara ihe+ wee sị ya: “Biko, ruwe uju, yirikwa uwe iru uju, etekwala mmanụ;+ dịrịkwa ka nwaanyị nke nọworo na-eruru onye nwụrụ anwụ uju ọtụtụ ụbọchị.+