1 Ndị Eze 14:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ya mere, Jeroboam sịrị nwunye ya: “Biko, bilie jigharịa ejiji+ ka a ghara ịmata na ị bụ nwunye Jeroboam, gaakwa Shaịlo. Lee! N’ebe ahụ ka Ahaịja+ onye amụma nọ. Ọ bụ ya gwara m okwu banyere mụ ịghọ eze nke ndị a.+ 1 Ndị Eze 22:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Eze Izrel wee sị Jehọshafat: “M ga-ejigharị ejiji wee banye n’ọgbọ agha,+ ma gị onwe gị, yiri uwe gị.”+ Eze Izrel wee jigharịa ejiji+ banye n’ọgbọ agha.+
2 Ya mere, Jeroboam sịrị nwunye ya: “Biko, bilie jigharịa ejiji+ ka a ghara ịmata na ị bụ nwunye Jeroboam, gaakwa Shaịlo. Lee! N’ebe ahụ ka Ahaịja+ onye amụma nọ. Ọ bụ ya gwara m okwu banyere mụ ịghọ eze nke ndị a.+
30 Eze Izrel wee sị Jehọshafat: “M ga-ejigharị ejiji wee banye n’ọgbọ agha,+ ma gị onwe gị, yiri uwe gị.”+ Eze Izrel wee jigharịa ejiji+ banye n’ọgbọ agha.+