1 Ndị Eze 14:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ma Jehova gwara Ahaịja, sị: “Lee nwunye Jeroboam ka ọ na-abịa ịjụ gị ase banyere nwa ya nwoke; n’ihi na ọ na-arịa ọrịa. Otú a na otú a ka ị ga-azaghachi ya. Ọ ga-erukwa na ozugbo ọ bịarutere, ọ ga na-eme onwe ya ka a ghara ịmata onye ọ bụ.”+ 1 Ndị Eze 20:38 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 38 Onye amụma ahụ gara guzoro otu ebe n’okporo ụzọ wee chere eze, o ji ákwà kechie anya ya ka a ghara ịmata ya.+
5 Ma Jehova gwara Ahaịja, sị: “Lee nwunye Jeroboam ka ọ na-abịa ịjụ gị ase banyere nwa ya nwoke; n’ihi na ọ na-arịa ọrịa. Otú a na otú a ka ị ga-azaghachi ya. Ọ ga-erukwa na ozugbo ọ bịarutere, ọ ga na-eme onwe ya ka a ghara ịmata onye ọ bụ.”+
38 Onye amụma ahụ gara guzoro otu ebe n’okporo ụzọ wee chere eze, o ji ákwà kechie anya ya ka a ghara ịmata ya.+