Joshụa 16:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ha achụpụghịkwa ndị Kenan+ bi na Giza,+ ndị Kenan wee biri n’etiti ndị Ifrem ruo taa,+ bụrụkwa ndị ohu na-arụ ọrụ mmanye.+ Joshụa 17:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ụmụ Manase enweghịkwa ike iweghara obodo ndị a,+ kama ndị Kenan gbara isi akwara biri n’ala a.+ Ndị Ikpe 1:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Jehova wee nọnyere Juda, o wee nweta ógbè bụ́ ugwu ugwu, ma o nweghị ike ịnapụ ndị bi na ndagwurugwu ala ha, n’ihi na ha nwere ụgbọ ịnyịnya agha+ ndị nwere mma.+
10 Ha achụpụghịkwa ndị Kenan+ bi na Giza,+ ndị Kenan wee biri n’etiti ndị Ifrem ruo taa,+ bụrụkwa ndị ohu na-arụ ọrụ mmanye.+
19 Jehova wee nọnyere Juda, o wee nweta ógbè bụ́ ugwu ugwu, ma o nweghị ike ịnapụ ndị bi na ndagwurugwu ala ha, n’ihi na ha nwere ụgbọ ịnyịnya agha+ ndị nwere mma.+