Joshụa 21:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 E sikwa n’ọkara ebo Manase nye ha Teanak+ na ala ịta ahịhịa ya, na Gat-rimọn na ala ịta ahịhịa ya; obodo abụọ. Ndị Ikpe 5:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ndị eze bịara, ha buru agha;Ọ bụ mgbe ahụ ka ndị eze Kenan buru agha+Na Teanak,+ n’akụkụ mmiri Megido.+Ha enwetaghị ọlaọcha ọ bụla dị ka uru.+
25 E sikwa n’ọkara ebo Manase nye ha Teanak+ na ala ịta ahịhịa ya, na Gat-rimọn na ala ịta ahịhịa ya; obodo abụọ.
19 Ndị eze bịara, ha buru agha;Ọ bụ mgbe ahụ ka ndị eze Kenan buru agha+Na Teanak,+ n’akụkụ mmiri Megido.+Ha enwetaghị ọlaọcha ọ bụla dị ka uru.+