Ndị Ikpe 5:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ndị eze bịara, ha buru agha;Ọ bụ mgbe ahụ ka ndị eze Kenan buru agha+Na Teanak,+ n’akụkụ mmiri Megido.+Ha enwetaghị ọlaọcha ọ bụla dị ka uru.+ 1 Ndị Eze 4:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Beana nwa Ahaịlọd, onye na-elekọta obodo Teanak+ na Megido+ na Bet-shian+ dum, nke dị n’akụkụ Zaretan+ na ndịda ndịda Jezril,+ malite na Bet-shian ruo Ebel-mehola,+ ruokwa n’ógbè Jọkmiam;+
19 Ndị eze bịara, ha buru agha;Ọ bụ mgbe ahụ ka ndị eze Kenan buru agha+Na Teanak,+ n’akụkụ mmiri Megido.+Ha enwetaghị ọlaọcha ọ bụla dị ka uru.+
12 Beana nwa Ahaịlọd, onye na-elekọta obodo Teanak+ na Megido+ na Bet-shian+ dum, nke dị n’akụkụ Zaretan+ na ndịda ndịda Jezril,+ malite na Bet-shian ruo Ebel-mehola,+ ruokwa n’ógbè Jọkmiam;+