Jenesis 25:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ka oge na-aga, ọ mụụrụ ya Zimran na Jọkshan na Midan na Midian+ na Ishbak na Shua.+ Ọnụ Ọgụgụ 25:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 “Wakponụ ndị Midian, gbuokwanụ ha,+ Ndị Ikpe 6:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Midian wee merie Izrel.+ N’ihi Midian, ụmụ Izrel meere onwe ha ebe a na-akwakọba ihe n’okpuru ala, n’ugwu, meekwa ọgba na ebe ndị siri ike mbanye.+
2 Midian wee merie Izrel.+ N’ihi Midian, ụmụ Izrel meere onwe ha ebe a na-akwakọba ihe n’okpuru ala, n’ugwu, meekwa ọgba na ebe ndị siri ike mbanye.+