Ndị Ikpe 7:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ndị Midian na ndị Amalek na ndị niile si n’Ebe Ọwụwa Anyanwụ+ jupụtara na ndagwurugwu ahụ dị ka igurube;+ kamel ha+ enweghị ngụta, ha dị ọtụtụ dị ka ájá dị n’ụsọ oké osimiri.
12 Ndị Midian na ndị Amalek na ndị niile si n’Ebe Ọwụwa Anyanwụ+ jupụtara na ndagwurugwu ahụ dị ka igurube;+ kamel ha+ enweghị ngụta, ha dị ọtụtụ dị ka ájá dị n’ụsọ oké osimiri.